In Loving Memory of you Mum. 25 years on, You still burn brightly in our hearts. Love and Miss you still. Sweet Repose, Nne. Joan Nwabudeobi Ohuche née Okoli. Áká Enyị ka ọ́rụ́ ya! Odozi akụ úlọ̀ Ọmarịcha Nwunye Ezeejiamatu I nke Ịzụ́ọ̀gụ̀ Ka mkpụrụ obi gị na nke èzị́naúlọ̀ anyi nile na ndị nile kwerenụ gara-aga, síté n'ẹ̄bérè nke Chukwu, wéé or ike na ndọkwa. Amị́n. St Michael Gabriel and Raphael, All Ye Heavenly Powers, Mary's Legion of Angels. Pray for Us🙏🏾 #AkaEnyi #25yearsMemoriam #SweetMother #September29 #SsMichaelGabrielRaphael✝️##Archangels👼 #FeastOfArchangels https://www.instagram.com/p/CUawqmDs6jA/?utm_medium=tumblr










